Help:Contents/ig

Wikimidia Commons bụ ebe ndokwa na nchekwa nke ihe nkiri onyonyoo, vidiyo, ụda gasị nakwa faịlụ nkiri ndị ọzọ ndị dị n'efu. Faịlụ ndị ebugoro na Commons nwere ike ịbụ ndị a ga-eji arụ ọrụ na ngalaba Wiki ndị ọzọ, dịka Meta-Wiki, MediaWiki, Wikibooks, Wikinews, Wikipedia, Wikiquote, Wikisource, Wikiversity, Wikivoyage, na Wiktionary. Ngwaọrụ InstantCommons n'akwadokwa mbubata banye na ngalaba Wiki ndị ọzọ

Ibé a bụ isi mbido nke ibé mmelite na ibé enyemaka nke Wikimida Commons. Ederede a na-eso nwere ntụziaka na ozi gbasara ọgụgụ, odide na nsonye n'ogige Commons

I na-enwe nsogbu ịchọta ihe ndị I kwesịrị ịma gasị? Ọ bụrụ na ekwughi màkà ha na ngalaba Frequently Asked Questions (FAQ), gbalịa ka I jụọ ha na ngalaba help desk.

Ozi Ọha

Nchịkọta Gasị nke Ibe Enyemaka

E nwere ike ịhụ ọtụtụ nchịkọta ibé enyemaka buru ibu na Wikimida, nke I nwere ike ịchọ ilenyere anya

Ibé Òtù Gasị

Ibé ntọala gasị

Ibé Mmelite Gasị

Inweta enyemaka

  • If you have a general question about editing, uploading, the scope of the Wikimedia project, or anything else, you can post a question at the Help Desk and another user will reply.

MediaWiki

The function of MediaWiki itself – the software that Wikimedia Commons runs on – is described at the MediaWiki User's Guide in Meta-Wiki. If you suspect a software bug, ask for feedback at the village pump, and then report it using the Phabricator bug report system. This is the only way to get MediaWiki developers to notice your bug reports.

The database of Wikimedia Commons can be downloaded. There is currently no dump of the media files available.

Wikimedia Commons help contents
Category:Commons help/ig#%20
Category:Commons help/ig